Ọbanife:Olugold - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ


Article Images

Ihe omume Wikipedia bụ otu n'ime ihe na-atọ ụtọ na ịntanetị. --Jimmy Wales

Ihe gbasara m

dezie

Dịka ọkachamara n'ọbá akwụkwọ, enwere m mmasị n'ịnye aka na ọrụ Wikimedia. Ekwenyesiri m ike na itinye aka ndi obodo yana ikere òkè n'ọrụ dị iche iche dịka Wikipedia, Wikiquote, Wikidata, Wiktionary, Wikicommons, n'etiti ndị ọzọ. N'oge ezumike m, ọ na-atọ m ụtọ iso ụmụaka na ndị nkuzi /ndị nsonye na-arụ ọrụ nka.

Ihe gbasara ọrụ m

dezie

Abụ m onye só hiwe na onye nhazi Ig Wiki Librarians Hub, otu dị njikere ịkwado ndị ọkachamara n'ọbá akwụkwọ na igba mbọ hụ na ha tinyere aka na ọrụ Wikimedia. Esonyela m dị ka nwa akwụkwọ na onye nkuzi n'okpuru Igbo Wikimedians User Group.

Ziterem ozi

dezie

Mmemme ndị m duru ma ọ bụ nyere aka na nhazi

dezie

Ihe nrite

dezie

Ihe Babul ejiá mari onyeá
ig-N Òjìème â nà à ghọtàsụrụ Ìgbòdiàlà.
en-5 This user has professional knowledge of English.
Ndị ọrụ site na asụsụ
Onye ọrụ a na-enwe mmasị itinye aka n'ihe gbasara ụmụ nwanyị.
Onye ọrụ a na-enwe mmasị inye aka na ọrụ Wikimedia.
Onye ọrụ a bụ okachamara n'oba akwụkwọ.
Onye ọrụ a na-anwa ime ihe ziri ezi, ọ bụrụ na enwere njehie biko zigara ya ozi (Ńkàtá).
Onye ọrụ a hụrụ Wikidata n'anya
Onye ọrụ a ji ekwenti na-arụ ọrụ oge ufodu.